image
All Categories

Ongoing Stories

-Price to Pay For Love

-My private tutor

Contact_US Call/Whatsapp

+2348140027062 +2347056010859
+2349075552702 +233237495538
Get Your Project topic & Downloade!!!

« | »

VERIFIED IGBO, HAUSA & YORUBA LANGUAGE 2017 WAEC ANSWERS IS POSTED HERE

By | On April 6, 2017 (4 months ago)

VERIFIED IGBO

=====OBJ:======

1-10: CBDDCBDCBB

11-20: BBCADCDDBC

21-30: CCBCBDDCDA

31-40: BAADCBAADD

41-50: DABBDCCCBC

51-60: BDAACABCBD

=====THEORY====
No2

i) |m|: kee egbugbere onu abuo

Udaimi

ii) |ch|: Kee anyuru na akpo

Udashi.

iii) |ri|: Keakpoime

Udaimi.

iv) |t|: Udaike ndaputa, keanyuru maobu ukwu eze.

v) |f|: Kee agbugbereonu.

Udashi.
2bi) Gb, gb, gw, nw, ny, kp, kw, sh, ch.

2bii) gb.

=======÷=====================================

(4a) Njiko bu mkpuruokwu ndi a maara di ka njiko n’asusu Igbo. Ha bu okwu na-ejikota aha na aha, nnochiaha na nnochiaha,s nkebiokwu na nkebiokwu ma obu nkebiahiriokwu na nkebiahiriokwu.

(4b) Na, Ma, Ka

(4c)

Na

-Nneka NA Ogechukwu bu enyi

-Osikapa NA agwa bu ezigbo nri

Ma

-Anyi ga echu mmiri ma zakwaa ulo

-Ebuka baara nwanne ya mba MA tikwaa ya ihe.

Ka

-Ihe a i mere KA e ji egbu mmadu

-Maka ite o kuwara KA o jiri wee tie ya ihe

========================================

5a) 

Ahiriokwu bu okwu nke bu ngwa nke nghota ya na – ezu oke. O nweghi Ihe a na – acho acho n’ahiriokwu di ka o Siri ghasa nghota okwu.
5b)  

I Ahiri nfe 

1. Bianu 

2. Kwu o ya 

3. o gara ahia 

II. Ahiri ukwu 

1. Emeka achoghi iji aka ya nwere gas ozi ahu 

2. okuku anaghi echefo onye foro ya odu n udummiri

3. Ihe o jiri puo bu maka na o maara na m ga-abia 

III ahiri ajuju 

1. Chinedu o biara ebe a? 

2. O mara mma?  

3. Gini ka nwata ahu mere gi 

IV Ahiri Aju 

1. Adighi m abia

2. Adighi m aga 

3 Adighi m egba

===========================================
No.8)

I) I mara etu I ga – esi zu nwa ake gi isi etu ahu zuo Chinedu 

II) O mee Ihe ojoo, baara ya mba maobu nye ya ahulu 

III) O buru Ihe kwesiri utari were utari la ka ya doo ya aka na nti 

IV) na – enye ya oru o ga – aru ka o muta na aka aja na – ebuta onu mmanu mmanu 

V) Awola ya nri maobu soo ya onu 

VI) O gwara ya ka o jiri obi umeala wee na – eso Chinedu maka na o di naani afo iteghete 

VII) O siri yo, tinyere na ha azughi ya n’uzo ndi bekee 

VIII) Tinyere na azughi ya ime otutu Ihe di ka umuaka ndi ozo

==========================================
(No.9)

a) Ego agaghi egbochi mmadu inwe mmuta.

b) Mmuta na ato uto.

ch) Mmuta bu ihe bara uru.

d) Onye nwetara mmuta agaghi ario aririo.

e) Mmadu na-eji maka mmuta garuo ofesi.

f) Onye nwere mmuta ga-abu ogaranya.

g) Onye nwetara mmuta ga-enwe nrube isi.

gb) Onye nwetara mmuta na-atopu mmadu n’agbu.

gh) Onye nwetara mmuta ga-enwere onwe ya.

h) Onye nwetara mmuta na enwe ntachite obi.
=============================

(No.11a)

i) Otu ibe: Oji ogbi maobu oji isi.

ii) Ibe abuo: Oji kuru aka maobu oji nwaanyi.

iii) Ibe ato: Oji ikenga maobu oji dike.
(11b)

i) Nwaanyi adighi ajo njo.

ii) Nwaanyi adighi ari elu oji.
(11c)

i) Eji oji anu iyi.

ii) Eji oji enye onyinye.

iii) Eji oji ele obia.

iv) Eji oji achu aja.

v) Eji oji achu ura.

vi) Eji oji agba afa.
==============================

Loading…
########################################################################÷#÷#÷÷××##########

VERIFIED YORUBA OBJ

===============

1ADDDBCDCAC

11DBCDCBCADC

21CDBCBABADD

31BBBCBBACAB

41DACDBBBDCB

51CDACAABCDD

===================================

VERIFIED YORUBA

==================================

4)

i)ORO ORUKO ASEBEERE: Oro oruko asebeere ni maa n fi ropo oro oruka miiran nini gbolohun ibeere apeere: Ewo wlo.

ii)ORO ORUKO ASOYE: Oro oruko asoye maa n see idiwon bi oro-oruko ti o tele we po ti kan-npa ni ki a fi eyan kun awon kan nigba ti awon kan je wofun.

Apeere: opolopo, ogunlogo

iii)ORO – ORUKO AFIHAN: Oro-Oruko afihan ni a maa n seda eyan asafihan lati ara re.

Apeere: Iyen – Iwonyen

Eyi – Iwonyi

iv)ORO-ORUKO IBIKAN: EYi je oro-oruko ti a maa n nlo ‘ibo’ tabi ibikan se ibeere fun.

Apeere: Ibadan,Oyo,ita abule

v)ORO-ORUKO IGBA: EYi ni oro-oruko ti o maa n toka si igba akoko ti nikan sele. A le fi igba wo se Ibeere fun un.

Wan lo ni ana

O gbera ni aaro.

=================================

YORUBA
5ai)

Gbolohun alaye

5aii)

Gbolohun ibeere

5aiii)

Gbolohun ase

5aiv)

Gbolohun amo

5av)

Gbolohun alalaye

5bi)

Ti o ba ri tunde,bami pe

5bii)

5biii)

Kani mori Tunde ni,mi o ni wa

5biv)

Yala ko losi Ilorin,tabi kowa si Ogbomoso

5bv)

Kaka ki n losi ileewe, ma lo si oko mi.

==========================Loading…

##############################################

VERIFIED HAUSA Obj

=================

1-10BCACDCCBDD

11-20DDCCAAAACC

21-30CDDBADABDB

31-40CDDBDCABCB

41-50BDBCACBACC

================

=======THEORY =====

​​​​​

223 total views, 1 views today

PLEASE NOTE:


Are You On FACEBOOK? Like Our Page For Latest WAEC, NECO, JAMB, NABTEB Updates - Studentclub

Categories: NECO RUNZ

One Response

  1. Attention Required! | Cloudflare
    Cloudflare!..

    by DannyJic on Jun 9, 2017 at 3:46 am Reply

Leave a Reply

« | »




IMPORTANT LINKS


JAMB Cut Off Mark for All Inst
Check JAMB Admission Status
JAMB Admission Letter
JAMB Result Checker
WAEC Result Checker
NECO Result Checker

Like Us On Facebook